STOP THE TRAFFIK
Kwusi iji mmadu gba oru.
Ekwesighi igo ma-obu ire mmadu
Gini bu kwusi iji mmadu gba oru?
Kwusi iji mmadu gba oru bu out mba uwa nile ji echeta agbam aro nairi abuo eji kwusi iji umu mmadu gba oru na mba uwa did iche iche. Otua ga-enye aka igbasa ozi ikwusi ire ndi mmadu n’uwa nile.
Gini bu igba oru?
O bu aru ndi mmadu kasi eme n’elu uwa nile ugbua. O bu out uzo eji umu mmadu agba oru, ebe eji ntu na aghugho, ma obu ike ebuou umunwoke, umunwanyi na umuntakiri na obodo ndi ozo ka ewere ha gba oru.
Gini ka anyi bu n’uche?
“Igbochi ire mmadau”
ita ndi ji mmadu agba oru ahuhu”
izoputa ndi agbara n’oru”
Gini ka anyi na-eme?
- Nkuzi: Ime ka ndi mmadu mata ma ghota ihe iji mmadu gba oru putara. Nwete obi ndi mmadu ma gba ha ume busuo ajo omumea bu igba oru agha.
- Ikwuputa: igosi ndi mmadu out ha ga-esi di iche na inye aka eme ka ndi nwere ike ikwusi ajo omume a nye aka.
- Igba onya ego: Ituta ego maka ime ihe ufodu (dika iru uol, imepe ebe aga na-amu oru aka did iche iche, Ikwado igbasa ozi gbanyere ajo omume a etc)
- Ubochi mnwere onwe:Ubachi aroputara maka ime nme nme inwere onwe a bu 25th March 2007, nke a bu ka onye obula ghota aghom din a iji mmadu gba oru.
Gini ka I ga-eme?
- Ibinye aka nkwuputa nke mba uwa banyere ajo omume a site n’igwe onyibo computa.
- Gota igodo mnwere onwe
- Gwa ndi ozo
- Mee nme nme ikwado ubochi nmwere onwe
- Mee ka otu nke gi soro dika ndi obele otu n’akwado agha a na agbaso ajo omumee a.
Ndi otu ndi na kwado nnukwu otu a ha na-kpo Kwusi Igba Oru nke di iche iche ma obu otu ndi nke di n’ime obodo, dika Ulo Akwukwo, Otu olu ebere, Otu Egwuriegwu, Out Okwukwe, ndi ahia, ma n’ime obodo,na stati, Naigiria ma na mba uwa gba gbulugbulu.
Go to the full international site (ENGLISH)